Flavour – Levels Lyrics

Flavour – Levels Lyrics. Eehhh nwanne if it’s a hit, áká anyị dị à
Who no know go know, na men donye ịrụ n’iga ámá
Obodo e d’élu jim-jim
Enwepute cash añaa na-enu
Màkà na ònye na-ekwero ga-ekwee
A nwee gwazie gị na ọ na-eme
Nwanne ife na-ebe ka na-ebee
Ị fugo na doings get levels
Ndi agaba (lee lee — ahaa)
Mehn I makwa emee (ahaa)
A babe I makwa eme (ahaa)
Guy ijeko oleee (ahaa)
I ma n’ife edele-ede (ahaa)
Na ọbụ ife enyele-enye o (ahaa)
Na Street omele eme (ahaa)
I fugo na doings get level
Ebube agụ na-eche nu agu eeee
Okilikili ka agba ukwu ose